mkpanaaka

Nkọwa dezie

Nke a bụ ihe na-adị mmadụ nso maọbụ mfe iji n'aka mgbe ọbula.


Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Aha akwụkwọ mkpanaaka ahụ bụ omimi asụsụ igbo.

Mkpọpụta dezie

Mkpanaaka




Olumba dezie

mkpaneeka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

handy