mkpọpụta
mkpọpụta
Nkọwa
dezie- mkpọpụta bụ ka okwu di iche iche kwesiri isi na- adapụta mgbe ana-akpọ ha
- Nke a bụ ọnọdụ ikwuputa maọbụ ikpọpụta okwu maọbụ ihe ka osi kwesí ekwesí.
Nkejiasụsụ
dezieaha
Omụmaatụ
dezie- biko mkpọpụta okwu gi adabaghi adaba
- Mkpọpụta okwu di mkpa n'okwu maọbụ n'ihe nile maka ido anya
Mkpọpụta
dezie