mkpà

Nkọwa dezie

otu ihe eji ebe akwa, akwụkwo, na ihe ndi ozo di iche iche, nke nwere ihe abụo otu akụkụ ya dị nkọ nke e debere otu n'elu nke ozo ma tinye ihe njide n'etiti ka o wee nwee ike imeghe ma mechie ya site na isi mkpịsị aka ya

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • achọrọ m mkpà dị ezigbo nkọ
  • jiri mkpà bee akwụkwọ ahụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

scissors