Mgbalị

Nkọwa dezie

Mgbalị bụ ọrụ nke arụ ma ọ bụ echiche nke eji emepụta ihe

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Emeka a rụọla ụlọ ukwu, o gosiri na mgbalị ya nile abụghị n'efu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ndọlị (Anambra)


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Effort Effort

German dezie

Anstrengung Anstrengung