Mgbaghapụ

Nkọwa dezie

Ọ pụtara omume ị hapụ mmadụ ma ọ bụ ihe, nkwụsị ihe n'emechaghị nke n'abụkarị rue mgbe ebighebi


Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

O mere ụgbọala ahụ mgbahapu n'ihi na osiri ike nrụta

Mkpọpụta dezie

Mgbahapụ


Olumba dezie

Ntụghapụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Abandonment Abandonment

Portugese dezie

Abandono Abandono