mgbagha
Nkọwa
dezie- ihe omumu nke ezi echiche, karisia nghota ihe eweputara na usoro iche echiche iji rue na nkwubi okwu. Sayensị nke iche echiche, nke iji ihe ndị dịnụ dịka ihe a na-ahụ anya, anụ, ma ọ bụ ihe atụ dị iche iche were ruọ na nkwubi okwu.
- ụkpụrụ nke usoro echiche
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa aha
Ọmụmaatụ
dezie- Site na usoro nke mgbagha, nyocha na ajụjụ anyị nwetara ezigbo nkwubi okwu
- Sayensị nke mgbagha na akụzi na eziokwu abụọ na-egosi eziokwu nke atọ.