mgbaaka

Nkọwa dezie

mgbaaka bu ihe Umu nwaayi na-agba n'aka dika ngwa eji achọ mma ma ọ bu iji kwado ejiji ha.

 
Mgbaaka

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Omụmaatụ dezie

  1. M mgbaaka ya mara mma
  2. Mgbaaka o yi n'aka na-akụwa akuwa

Mkpọpụta dezie

mgbaaka




Olumba dezie

Ntughari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

bangle