mgba

Nkọwa dezie

Mgba bụ asọmpi dị n'etiti mmadụ abụọ, ebe otu onye ga n'agba mbọ ịtụ onye nke ọzọ n'ala na ụdi na omeerila.

 
mgba

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Omụmatụ dezie

Obi meriri Okoro na mgba ahụ.

Mkpọpụta dezie

mgba


Olumba dezie

igba mgba

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Wrestle