mgbọrọgwụ

Nkọwa

dezie

mgbọrọgwụ bụ akuụu ahụ osisi na adi n'ime ala bụ nke osisi ji enweta nri ọ na- eri iji wee too.

 
mgborogwu

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Omụmatụ

dezie
  1. mgbọrọgwụ osisi ọjị buru ibu
  2. eji mgbọrọgwụ osisi ụfọdụ agwọ ọrịa dị iche iche

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Akwara n'olu Nkanu di na Enugwu steeti.

Ntughari n'asụsụ ọzọ

dezie

bekee

dezie

Root