metọọ

dezie

Nkọwa

dezie

Metọọ pụtara

a. Iji mmadụ maọbụ ihe eme ihe karịa ka o kwesịrị maọbụ iwu kwadoro.

b. Ịñụ ihe maọbụ iri ihe otu e kwesịghị ekwesị.

Ch. Ime ka ihe maọbụ ebe ruo unyị

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmatụ

dezie

a. Ị ga-aga nga ma ọ bụrụ na gị metọọ mmadụ ibe gị

b. I metọọ ọgwụ ahụ, ọ gaghị arụ gị ọrụ n'ahụ ọzọ.

Ch. I metọọ ụlọ gị, zaa ya ozugbo.

Mkpọpụta

dezie

Métọ́ọ́

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Abuse

Dirty

Bekee

dezie

Abuse

Dirty