"mezie"

Nkọwa

dezie

Ime ihe ka Ọ dị mma karia ka Ọ dị na mbụ.

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Biko mezie ihe ahụ ị dere ka ọ dị mma

Mkpọpụta

dezie

olumba

dezie

mezia

Ntụghari n asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Amend