mbite/mbibi
Mbibi
Nkọwa
dezieOnye mbibi na onye adighi ike ọrụ bụ ụmụnne. Onye mbibi bụ ajọ mmadu.Otu mkpuru ezi okwu anaghi adi ya n'ọnụ.Ọ n'amighali ka agwọ mgbe ọbụna na ezonahi ndi o ji ugwo. Mbibi abụghị ezigbo ihe.
Nkejịasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezieNwoke a bụ onye mbibi.
Mkpọpụta
dezie