mbelata ihu igwe
Nkọwa
dezieMbelata Mgbanwe ihu igwe bụ omume ana eme n'ibelata Mgbanwe ihu igwe site n'ibelata nkesa nke ikuku muo greenhouse ma ọ bụ inwepusi ya n'ikuku. Mgbawanye nke okpomọkụ ụwa ugbu a bụ akpọmọkụ nke mmanụ okikere, mmanụ dgz kpatara ya. Usoro Mbelata a ga ebelata site n'igafe na ike nke ga adịgide,ichekwa eneji na ikwalite uru ya.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezie1.Omume Mbelata ihu igwe ga enye aka ibelata oghọm.