Mbe

Nkọwa dezie

 
mbe

Mbe bụ anụmanụ nwere okpokoro azụ n'akpụ n'ala.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Mbe anaghị agasi ike.

Mkpọpụta dezie

mbe


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Tortoise

German dezie

Schildkröte