mba
Mba
Nkọwa
dezieOkwu nke a na-eji egosipụta nkwenye, ngọnarị, ma ọ bụ ọjụjụ, dịka nzaghachi ajụjụ ma ọ bụ arịrịọ
Nkejịasụsụ
dezieEnyemaka Ngwaa
Ọmụmaatụ
dezieEfere a ọ nke gi? Mba
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieMyiri
dezie- Mba
mpaghara ma ọ bụ nkewa, ọkachasị akụkụ nke obodo ma ọ bụ ụwa nwere njirimara akọwapụtara.
- Mbá
iji ólú dị élú ekwuputa onume ọjọọ