Mbàtá

Nkọwa dezie

Nke a bụ ọnọdụ ibanye n’ihe maọbụ ebe

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Mbàtá onye eze na-eweta ọṅụ

Nkpọpụta dezie

Olundi dezie

Ntụgharị n’asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

entrance