maachị
Maachị
Nkọwa
dezieMaachị bụ ọnwa nke atọ na afo na kalenda Julian na Gregorian, Ọ bụ nke abụọ n'ime ọnwa asaa ndi nwere ogologo ụbọchị iri atọ na otu.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieA ga-arụcha ulo ụka ọhụrụ ahụ n'ọnwa "maachị".
Maachị
Maachị bụ ọnwa nke atọ na afo na kalenda Julian na Gregorian, Ọ bụ nke abụọ n'ime ọnwa asaa ndi nwere ogologo ụbọchị iri atọ na otu.
Aha
A ga-arụcha ulo ụka ọhụrụ ahụ n'ọnwa "maachị".