laa azu
Nkọwa dezie
- ịbanye ma ọ bụ tụgharịa ihu na ntụziaka na-abụghị nke ahụ ekwuru na mbụ.
- ngbanwe zuru oke nke uzo mmadụ nọ na ma ọ bụ na omume
Nkejiasụsụ dezie
Ngwaa
Ọmụmaatụ dezie
- Ha kagburu ma laa azu na mkpebi anyị
- Ọ tụgharịrị ụgbọ ala laa azu n'ebe anyị si abịa.