Nkọwa dezie

Ihe emere maọbụ mepụta, maọbụ a na ahụ, maọbụ na eme, otu ugboro n’izu ụka.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

  • A na-eme ọmụmụ Akwụkwọ Nsọ kwa izu ụka na ụlọ ụka anyị.
  • Ajụjụ m bụ, ọ ka mma ịkwụ ugwọ ọnwa kwa izu ụka ka ọ bụ kwa ọnwa?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Weekly