Nkọwa

dezie

1. Ịkwalite m̀mụ̀ọ́ mmadụ n'ihe ọ na-eme máọ̀bụ̀ inye àgbámúmé. 2. Ńkwụ̀gídèsí íkè n'íhé máọ́bụ̀ echiche dịka ihe ziri ezi máọ́bụ̀ kwesịrị ekwesị.

nkejiaaụsụ

dezie

Ngwaa

ọmụmaatụ

dezie

1. Jisie íkè kwádóó ya n'agwa ọ́má ọ na-àkpà. 2. A kwádóró m ihe ọ na-ekwu.

mkpọpụta

dezie
kwadoo




olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

bekee

dezie

Support