Nkọwa

dezie

Kulie pụtara si n'ebe dị ala gaa n'elu elu; bia ma-ọbụ rigoo

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Nna m gwara m n'óké olu, 'kulie n'I bụ dike'

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Kunie (steeti Anambra na Enugu) Zọlie (Arochukwu, steeti Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

rise