kpughee
Nkọwa
dezie- Ime ka ihe puta ihe site na ikpughe ya.
- ikpughe ezi, ọdịdị nke mmadụ ma ọ bụ ihe ọ bụla
- itinye ọkụ mgbe ị na-arụ ọrụ ka foto nke dị na igwefoto pụta
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezie- Ọnọdụ a ekpughewo ndị kpọrọ agbụrụ m asị
- Kpughee ndị mere arụ a