Nkọwa dezie

  • bibie kpamkpam
  • ime ka ihe ghara ịdị adị
  • ikpochapu ihe kpamkpam ka ihe ọ bula ghara idi

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmumaatụ dezie

  • anyi ga ekpochapu ọchicha niile dị n'ụlọ a
  • otu agbụrụ pụrụ ikpochapụ ebo ọzọ?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

annihilate