kpebie

Nkọwa dezie

iche echiche banyere ihe i choro ime tulee ya n'uche gị wee kpebie otu isiri chọọ ime ihe ahụ maọbụkwanụ na ịgaghị eme ihe ahụ

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Omụmaatụ dezie

  1. kpebie taa onye unu ga-efe
  2. ka anyi kpebie ukwe anyi ga ekwe

mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

decide