karama
Karama
Nkọwa dezie
Karama bụ ihe ọbụla na-akụwa akụwa eji atinye mmiri, mmanya, ọpapa nakwa ihe ndị ọzọ. Karama na enwe ọnụ pere mpe na ihe nkwụchi ma nweekwa ụdị dị iche iche.
Nkejịasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Nye mụ ọtụ karama mmanụ
- Karama mụ awaala