kọnventi

Nkọwa dezie

Nke a bụ ebe a na-azụ otu ụmụ nwaanyi bipuru iche maka i gara Chineke ozi.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Omumaatu dezie

A lụrụ ụlọ Kọnventi atọ n' obodo m.

Mkpọpụta dezie

konventi




Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

convent