jụọ

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ọnọdụ ịjụ mmadụ ihe maọbụ ịnweta aziza ajụjụ mmadụ jụrụ.

Nkejịasụsụ

dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Biko jụọ ya, kedụ ihe ọ chọrọ ka m mee.


Mkpọpụta

dezie
jụọ




Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

ask