izu ohi
Nkọwa
dezie- iji ego eme ihe n'ụzọ nke na enweghị ntụkwasị obi ma ọ bụ nke onye were ya n'ọrụ ma ọ bụ ndị òtù na atụkọ ego akwadoghi
- mpụ nke iwere ego na nzuzo nke otu nzukọ ma ọ bụ azụmaahịa mmadụ na-arụ na n'nzuzo
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezie- A na-ebo onye na-akwụ ụgwọ na ụlọ ọrụ ahụ ebubo izu ohi ego ụgwọ ọnwa ndị mmadụ
- Ọ bụ eziokwu na ego aga eji rụọ ụzọ ahụ anala site na izu ohi ?