iwu obodo
Nkọwa
dezieụkpụrụ dị mkpa ma ọ bụ ụkpụrụ ndị akwadoro nke steeti ma ọ bụ obodo kwenyere na aga eji na achị ha.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNgalaba niile nke ọha mmadụ kwesịrị itinye aka na idepụta iwu obodo
Iwu obodo ahụ ọ gụnyere mmadụ niile?
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezienkpụrụ ọchichi