iwu gburugburu ebe obibi
Nkowa
dezieỤkpụrụ gburugburu ebe obibi bụ atụmatụ nke metụtara ichebe ihe ndị dị ndụ (mmadụ gụnyere).
Ụkpụrụ gburugburu ebe obibi bụkwa atụmatụ maọbụ nkwekọrịta nke e emebere maka Ị chebe gburugburu ebe obibi.
Atụmatụ maọbụ nkwekọrịta a na agbado karị ụkwụ na ichebekwaba ụfọdụ ihe dị na gburugburu ebe obibi dịka Osimiri, ọhịa,ala, ikuku dgz.
Ị mebe ụkpụrụ , atụmatụ maọbụ nkwekọrịta maka nchedo gburugburu ebe obibi bidoro na oge gboo.
Nkeji asụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieỤkpụrụ gburugburu ebe obibi nke Anambra Steeti
Ndi ichie mebere ụkpụrụ gburugburu ebe obibi.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieIwu mpaghara