itu ọnụ

Nkọwa dezie

Nkea bụ ụfodu okwu eji akpa nganga tụmadị iji ọnụ kwuputa ihe ọ na abughi site na-ibuli onwe ya elu

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Maazi Nduka bụ onye itu ọnụ doro anya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

[[1]]