iteji akwa
|thumb|iteji akwa]]
iteji akwa
Nkọwa dezie
Nke a bụ iji unyi nteji di iche iche wee mee ka akwa chagharịa . Mgbe ụfọdụ enwere ike iji mmiri ọkụ maọbụ mmiri oyi wee mee nke a.
Nkejiasụsụ dezie
Ngwaa
Ọmụmaatụ dezie
Ụfọdụ ihe eji eteji akwa bụ ọjị, akịdị, unyi nteji akwa.