isiego
isiego
Nkọwa
dezieBụ ego eji malite azụmahịa maọbụ agba zitere n'ụlọakụ nke atụrụ anya ịkwụghachi ya na ọmụrụ nwa ya. Ụfọdụ mgbe ana-eji ya akọwa ego mmadụ tinyere na ihe n'olileanya ịnweta uru n'ọdịnihu.
Nkejiasụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezieErikpọọlam isiego m ji bido ahịa ayịya a
Mkpọpụta
dezie