isi
Isi
Nkọwa dezie
- Isi bụ aha eji akọwa otu n'ime akụkụ ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke gunyere ụbụrụ,ntutu isi,anya,ọnụ,imi, dgz.
- A na-ejikwa ya akọwa ihe mbido.
Nkeji asụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Isi ya buru ibu
- Isi ọwụwa bụ ọria di n'isi
- Isi ebe mbido.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Ishi na olu ndi Enugu steeti
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie
Bekee dezie
[[1]]