iri isii na itoolu

Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ isii, na itoolu ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri isii na asatọ, tupu a gụọ iri asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka LXIX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 69.

Nkejiasusu

dezie

Aha

Ọmumatu

dezie

Agụchaa iri isii na itoolu a gụọ iri asaa

Mkpoputa

dezie
Iri isii na itoolu





Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Sixty nine (69) Sixty-nine