iri isii na isii
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ isii, na isii ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri isii na ise, tupu a gụọ iri isii na asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka LXVI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 66.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa iri isii na isii a gụọ iri isii na asaa
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieSixty six (66) Sixty-six