iri asato na ise
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ asatọ, na ise ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri asatọ na anọ, tupu a gụọ iri asatọ na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka LXXXV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 85.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa iri asatọ na ise a gụọ iri asatọ na isii
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieEighty five (85) Eighty five