iri asatọ na otu
Nkọwa
dezieIri asatọ na otu bụ ọnụọgụgụ Igbo. A na-agụ ya ma a gụchaa iri asatọ, tupu a gụọ iri asatọ na abụọ. A na-ede ya dịka 81.
Nkejiasụsụ
dezieAha.
Ọmụmaatụ
dezieJi ahụ dị iri asatọ na otu.
Mkpọpụ̀ta
dezie
Olumba
dezieIri asatọ na ofu (Ebenator, Nnewi Sawụtụ, Anambra Steeti).