iri abụọ na ise
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ abụọ na ise atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri abụọ na anọ, tupu a gụọ iri abụọ na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka XXV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 25.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieNwanne m gbara afọ iri abụọ na ise n'ọnwa gara aga.
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieTwenty-five (25) Twenty-five