iri abụọ na anọ

Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ abụọ na anọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri abụọ na atọ, tupu a gụọ iri abụọ na ise. Ndị Rome na-ede ya dịka XXIV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 24.

Nkejiasusu

dezie

Aha

Ọmumatu

dezie

Nwanne m gbara afọ iri abụọ na anọ n'afọ a

Mkpoputa

dezie
Iri abụọ na anọ





Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Twenty-four (24) Twenty-four