imi ihe
Nkọwa dezie
Nke a n'egosi ụzọ ọzọ eji esi nri n’ọkụ maọbụ n'icheku ọkụ, nke na-abụkarị n’elu ígwè ebe oku nọ n’okpuru yaa.
Nkejiasụsụ dezie
Ngwaa
Ọmumaatụ dezie
- Anyị nwere ike imi ihe ndịa azu, anụ, ọka na ihe ndiọzọ.
- Nna ha na ami anụ ọkụkọ n'azụ ụlọ