imegharị ihe
Nkọwa
dezieNke a pụtara imeharị ihe n'anaghị ejizi eme ihe ka ọ bụrụ ihe ọhụrụ. Nke a bụ iji mee ka ahịhịa belata. A na eji ihe ndị ekpofuru ekpofu ma tinye ya na ìgwè nrụpụta ma mmeghari ọdịdị ya ka ọ bụrụ ihe ọhụrụ ma baakwa uru.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieEmeharịrị okpokoro ahụ ma jiri ya rụpụta nnukwu efere.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieGukwuo na Wikipedia Bekee