imebi ebe obibi
Nkọwa dezie
Mmebi ebe obibi ma ọbụ ntufu ebe obibi bụ usoro nke ihe okike bi na ebe obibi enwezighi ike ikwalite ala ebe obibi ọnọ. Nke Anụ ma ọ bụ ihe okike dị ndụ nọbụ ebe ndịa anwụsịala ma ọ bụ akpafuola n'ihi nta tụmadị metụta ihe ekere eke na ihe dị ndụ na ngalaba ha n'uju. Mmebi ebe obibi bụ ya bụ isi ihe n'ebute ọnwụ ihe ndị dị ndụ dị gburugburu ebe obibi anyị.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Ịchụnta na ịgba oke ọhịa ọkụ so n'ebute mmebi ebe obibi.
Mkpọpụta dezie