ikunwa
'ikunwa'
NKỌWA
dezieIkunwa pụtara ilekọ nwata anya site mgbe ọmụmụ ruo mgbe ọ jiri gbasie ike ịga na-aka ya.ọ bụ nwa na élú nwa na-elekọta nwa a.okpukpa na nlekọta anya a ka ana-akpọ iku nwa.
NKEJIASỤSỤ
dezieNgwaa
ỌMỤMATỤ
dezie1. Biko naram nwa gị,abiaghịm ọrụ iku nwa 2. Ikunwa bụ ọrụ ebere
MKPỌPỤTA
deziei-ku-n-wa
OLUMBA
dezieNTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ
dezieBekee
dezieBabysitting https://en.m.wikitionary.org/wiki/babysitting