iko ọkara
ọkara iko
Nkọwa
dezieNke a pụtara ihe atụrụ dịka ọkara n'ime iko eji atụ ihe orir ma ọ bụ ihe ọbụla e nwere ike ịtụ n'iko
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieBiko gbaa ọsọ gaa na nke nwanyị n'ere agwa ka ọ tụnye gị iko abụo na iko ọkara.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieHalf cup Half Cup
German
deziehalbe Tasse halbe tasse