Iko

iko




Nkọwa dezie

  1. Iko bụ aha a na-akpọ ihe ọbụla eji aṅụ ihe ọṅụṅụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Iko ya bụrụ ibu.
  2. Iko ya di atọ.
  3. Eji mụ iko mụ eme ọnụ.
  4. Ọ bụ iko m ji aṅụ mmiri maọbụ mmaya.


Mkpọpụta dezie

Iko




Olumba dezie

Ntụgharị okwu n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

cup

German dezie

Tasse

French dezie

tasse

Italian dezie

tazza

Portuguese dezie

taça

Russian dezie

чашка