ikike maka gburugburu ebe dị mma

gburugburu ebe obibi dị njọ

Nkọwa dezie

Nke a bụ ikike mmadụ nke otu n'ahụ gbasara ikike mmadụ na otu ihe gbasara gburugburu ebe obibi chikọbaraiji Chekwaa Usoro Ihe gbasara ogige obibi n'eweta ahụike mmadụ. . Ikike a na-abụkarị isi ikike ana ekwuchitere mmadụ ọnụ site n'aka ndị nkwuchite ọnụ gburugburu ebe obibi, dị ka ndị nkwuchite ala, ndị Nchekwa mmiri na ndị nkwuchite ọnụ ikike ụmụ amaala.

  • Ikike a nwere njikọ Ikike Ahụike nye mmetụtara ahụike

ndị ọzọ dị ka Ikike Ezi mmiri ogige dị ọcha, Ikike Nri na Ikike Ahụike.

  • Ikike maka gburugburu ebe obibi dị mma n'ihi usoro Ikike mmadụ n'echekwa ọdịmma gburugburu ebe obibi. Usoro a n'akọwapụta ọghọm n'esi na gburugburu ebe obibi nke n'emetụta mmadụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Ikike maka gburugburu ebe obibi dị mma bụ otu n'ime ikike mmadụ e nwere.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Right_to_a_healthy_environment