ike ọgwụgwụ

Nkọwa dezie

Mmetụta nke ike ọgwụgwụ nke ma ọ bụ enweghị ume, enweghị mkpali na ume ọ bụla nke ahụ na uche nke na-egbochi ọrụ nkịtị mmadụ na arụ kwa ụbọchị

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ehighị ụra nke ọma nwere ike ibute ike ọgwụgwụ gabigara ókè
  • Enweghị m ike ịrụ ọrụ ọ bụla, enwere m ike ọgwụgwụ
  • Ike ọgwụgwụ pụrụ ịbụ ihe ịrịba ama nke mmalite nsogbu ahụ ike dị ka ọbara mgbali elu
  • Otu n’ime ihe mgbaàmà nke COVID-19 bụ oké ike ọgwụgwụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Fatigue