ihueluigwe
ihueluigwe
Nkọwa
dezienke a bụ ụdị ikuku si ihueluigwe ezidata nke a na-egosi ọnọdụ otu ihueluigwe dị. Mmiri ọ ga-ezo?, oke ekpomọkụ ọ dị?
nkejiasụsụ
dezieaha
ọmụmatụ
dezie- I gaa na mgboghoo ikuku ihueluigwe di ebe ahụ na-adị iche
- Ihueluigwe adighi mma taa
mkpọpụta
dezieolumba
dezieIru Enu igwe - Anambra