ihu igwe-gbanwere
Nkọwa
dezieIhu igwe gbanwere pụtara mgbanwe maọbụ ntụgharị ihu igwe ma ọbụ na ihu igwe adịghịzi ka o si adị.
- Ọtụtụ ihe butere ma tinyekwa aka ná mgbanwe nke ihu igwe. Ihe dịka ụlọ ebe ana emepụta ihe, ị gbutu osisi, igbu anụ ọhịa,anwụrụ si na ụgbọala na ihe ndị ọzọ tinyere aka ná ihe na egbute mgbanwe ihu ìgwè.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieIgbutusi osisi na ebute mgbanwe nke ihu igwe
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieIru ìgwè agbanwego